John 18:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, Pailet batara nꞌime ụlọ ikpe ya zie ozi ka a kpọọ Jisọs ka ọ bịakwute ya. Mgbe ọ bịara, Pailet jụrụ ya ajụjụ sị, “Gwa m, ị bụ eze ndị Juu?”
Igbo 2006
Ya mere Pailat bà-kwa-ra ọzọ nime Pritoriọm, we kpọ Jisus, si Ya, Gì onwe-gi bu Eze ndi-Ju?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Pailet baghachiri nʼime ụlọeze ahụ, zie ozi ka a kpọọrọ ya Jisọs. Ọ jụrụ ya, “Ị bụ eze ndị Juu?”