John 18:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara ya sị, “Nke a ọ bụ ihe i chepụtara nꞌuche gị, ka ọ bụ ihe ndị ọzọ gwara gị?”
Igbo 2006
Jisus zara, si, Gì onwe-gi nēkwu nka n'onwe-gi, ma-ọbu na ndi ọzọ gwara gi okwu bayerem?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara, “Ị na-ajụ nke a nʼonwe gị ka ọ bụ ihe ndị ọzọ gwara gị banyere m?”