John 18:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ebe ọ bụ omenala unu ịhapụrụ unu otu onye nꞌafọ nile nꞌoge mmemme Ngabiga unu, unu chọrọ ka m hapụrụ unu nwoke a unu kpọrọ eze ndị Juu?”
Igbo 2006
Ma unu nwere ome-n'ala, ka m'rapuru unu otù onye n'ememe ngabiga: ùnu nēzube kwa ka M'rapuru unu Eze ndi-Ju?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụ omenaala unu, na m ga-ahapụrụ unu otu onye mkpọrọ nʼoge Mmemme Ngabiga. Unu chọrọ ka m hapụrụ unu ‘eze ndị Juu’?”