John 18:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe Jisọs maara ihe nile na-akwado ịbịakwasị ya, ọ bịakwutere ndị ahụ jụọ ha sị, “Onye ka unu na-achọ?”
Igbo 2006
Ya mere Jisus, ebe Ọ matara ihe nile nābiakwasi Ya, Ọ pua, si ha, Ònye ka unu nāchọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe Jisọs maara ihe niile na-akwado ịbịakwasị ya, ọ pụtara sị ha, “Onye ka unu na-achọ?”