John 18:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị Juu nile zukọrọ nꞌebe ahụ tiri mkpu sị, “Mbaa! Ọ bụghị nwoke a! Barabas ka anyị chọrọ ka ị hapụ!” Ma Barabas bụ onye naapụnara mmadụ ihe nꞌike.
Igbo 2006
Ya mere ha tiri nkpu ọzọ, si, Ọ bughi Onye a, kama ọ bu Barabas. Ma Barabas bu onye nāpunara madu ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha tiri mkpu ọzọ sị, “Ọ bụghị nwoke a, ma hapụrụ anyị Barabas.” Barabas bụ onye abalị dị egwu.