John 18:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha zara ya sị, “Ọ bụ Jisọs onye Nazaret.” Jisọs sịrị ha, “Abụ m Jisọs onye unu na-achọ.” Judas onye rara ya nye so ha guzo nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ha zara Ya, si, Jisus Onye Nazaret. Jisus siri ha, Mu onwem bu Ya. Ma Judas, onye nārara Ya nye, nēguzo kwa n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zaghachiri ya, “Ọ bụ Jisọs onye Nazaret.” Ọ sịrị ha, “Ọ bụ m” (Judas onye ahụ rara ya nye so ha guzo nʼebe ahụ.)