John 18:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs gwara ha na ya bụ Jisọs onye ha na-achọ, ha daghachiri azụ, daa nꞌala.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e Ọ siri ha, Mu onwem bu Ya, ha la azu, we da n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs gwara ha, “Ọ bụ m,” ha laghachiri azụ, daa nʼala.