John 18:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs jụkwara ha ajụjụ ọzọ sị, “Onye ka unu na-achọ?” Ha zara sị, “Ọ bụ Jisọs onye Nazaret.”
Igbo 2006
Ya mere Ọ juru ha ọzọ, si, Ònye ka unu nāchọ? Ha si, Jisus Onye Nazaret.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọ ọ jụkwara ha, “Onye ka unu na-achọ?” Ha sịrị, “Ọ bụ Jisọs onye Nazaret.”