John 18:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sịrị, “Agwala m unu na abụ m Jisọs. Ebe ọ bụ m ka unu nile na-achọ hapụnụ ndị ọzọ a ka ha laa.”
Igbo 2006
Jisus zara, si, Agwaram unu na Mu onwem bu Ya: ya mere ọ buru na unu nāchọm, ka ndia la:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara, “Agwara m unu na Ọ bụ m. Ọ bụrụ na unu na-achọ m, hapụnụ ndị a ka ha laa.”