John 18:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O kwuru nke a iji imezu okwu ahụ o kwuru mgbe o kpere ekpere sị, “Etufughị m onye ọ bụla nꞌime ndị ahụ i nyere m.”
Igbo 2006
ka okwu O kwuru we mezu, si, N'etiti ndi I nyeworom ọ dighi onye ọ bula M'tufuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ iji mezuo okwu ahụ o kwuru na mbụ, “Etufughị m onye ọbụla nʼime ndị ahụ i nyere m.”