John 19:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Pailet nyere ndị agha ya iwu ka a pịa Jisọs ihe.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ahu Pailat were Jisus, pia Ya ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Pailet kpụụrụ Jisọs, a pịa ya ihe.