John 19:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Pailet kpọnyere ha Jisọs ka ha kpọgbuo ya. Ndị soja duuru ya pụọ.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ahu ọ rara Ya nye n'aka-ha, ka ewe kpọgide Ya n'obe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, o nyefere ya nʼaka ha, ka ha kpọgide ya nʼobe. Ha kpọọrọ Jisọs pụọ.