John 19:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs buuru obe ya gaa nꞌebe a na-akpọ Gọlgọta.
Igbo 2006
Ya mere ha kuru Jisus tiyere onwe-ha: O we pua, nēbu obe-Ya n'Onwe-ya, ga rue ebe anākpọ Ebe okpokoro-isi, nke anākpọ n'asusu Hibru Gọlgọta:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O buuru obe ya gaa nʼebe a na-akpọ Okpokoro Isi (nke pụtara Gọlgọta nʼasụsụ Hibru).