John 19:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka ha kpọgidere ya nꞌobe. A kpọgidekwara mmadụ abụọ ọzọ nꞌobe nꞌụbọchị ahụ. Otu onye nꞌaka nri ya, onye nke ọzọ nꞌaka ekpe ya.
Igbo 2006
ebe ha kpọgidere Ya n'obe, Ya na ndikom abua ọzọ, otù n'akuku a otù n'akuku ọzọ, Jisus nọ kwa n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ ka ha kpọgidere ya nʼobe, ya na mmadụ abụọ ndị ọzọ. Otu onye nʼaka nri ya, onye nke ọzọ nʼaka ekpe ya.