John 19:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị agha ya jikwa ogwu kpaa okpu nke ha kpukwasịrị Jisọs nꞌisi ka ọ bụrụ okpueze ya. Ha yinyekwara ya uwe ndị eze.
Igbo 2006
Ndi-agha we kpa okpu-eze nke eji ogwu me, ha were ya kpube Ya n'isi, were kwa uwe odobo b͕okwasi Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị agha kpara okpueze nke e ji ogwu mee, kpukwasị ya nʼisi, yinyekwa ya uwe mwụda na-acha odo odo.