John 19:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Meri, nne Jisọs guzo nso nꞌebe ahụ a kpọgidere Jisọs nꞌobe, ya na nwanne ya nwanyị bụ nwụnye Kleopas na Meri Magdalin.
Igbo 2006
Ma nne-Ya, na nwa-nne nne-Ya nke nwayi, Meri nwunye Klopas, na Meri Magdalini, nēguzo obe Jisus nso.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nne ya, nwanne ya nwanyị, bụ Meri nwunye Klopas, na Meri Magdalin guzo nso nʼakụkụ obe Jisọs.