John 19:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs hụrụ nne ya ka o guzo nso nꞌebe Jọn guzo, Jọn bụ otu onye nꞌime ndị na-eso ụzọ ya ọ hụrụ nꞌanya, ọ gwara ya sị, “Nwanyị, lee nwa gị nwoke.”
Igbo 2006
Ya mere mb͕e Jisus huru nne-Ya, na onye ahu nke nēso uzọ-Ya, onye Ọ huru n'anya, ka o nēguzo nso, Ọ si nne-Ya, Nwanyi, le, nwa-gi nwoke!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs hụrụ nne ya na onye na-eso ụzọ ya ọ hụrụ nʼanya ka o guzo nʼakụkụ ya, ọ sịrị nne ya, “Nwanyị lee nwa gị nwoke.”