John 19:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwakwara Jọn sị, “Lee nne gị.” Site nꞌụbọchị ahụ, Jọn duuru Meri laa nꞌụlọ ya.
Igbo 2006
Mb͕e ahu Ọ si onye ahu nke nēso uzọ-Ya, Le, nne-gi! Site n'oge hour ahu onye ahu nke nēso uzọ-Ya we kuru ya la n'ulo nke aka ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị onye ahụ nke na-eso ụzọ ya, “Lee nne gị.” Site nʼoge ahụ, onye ahụ na-eso ụzọ ya kpọọrọ ya laa nʼụlọ nke ya.