John 19:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jisọs matara na ọ rụzuola ọrụ ya nile. Imezu ihe e dere nꞌakwụkwọ nsọ, o kwuru sị, “Agụụ mmiri na-agụ m.”
Igbo 2006
Mb͕e ihe a gasri, Jisus, ebe Ọ matara na ihe nile agwuwo ub͕u a, ka ihe edeworo n'akwukwọ nsọ we mezu, Ọ si, Akpiri nākpọm nku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼikpeazụ, mgbe Jisọs matara na ihe niile emezuola. Ma iji mezuo ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, ọ sịrị, “Akpịrị na-akpọ m nkụ.”