John 19:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ite mmanya ọra dọ nso nꞌebe ahụ. Ndị agha gbara ọsọ were ogbo denye nꞌime mmanya ahụ. Ha kenyere ogbo a nꞌosisi, welie ya elu tinye ya nꞌọnụ Jisọs.
Igbo 2006
Adọbara n'ebe ahu ite nke manya-vine b͕ara uka juru: ya mere ha were sponge nke manya-vine ahu b͕ara uka juru tukwasi n'elu osisi hyssop, che Ya n'ọnu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ite mmanya ọra dọrọ nso nʼebe ahụ. Ha were ogbo denye nʼime mmanya ahụ, kenye ogbo ahụ nʼosisi hisọp welie ya elu chee ya nʼọnụ.