John 19:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, ha kpọrọ isi ala nꞌihu ya, nꞌọnọdụ ịkwa emu, na-asị, “Ka eze ndị Juu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi!” Ha jikwa aka ha tie ya ihe otiti.
Igbo 2006
ha we nābiakute Ya, nāsi, Ekele, Eze ndi-Ju! ha nāpia kwa Ya ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha bịakwutere ya ọtụtụ mgbe na-asị, “Ekele, gị Eze ndị Juu!” Ha na-amakwa ya ụra nʼihu.