John 19:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs detụrụ ya ọnụ, o tiri mkpu sị, “Ọ gwụchaala!” O hulatara isi ya, kwụsị iku ume.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e Jisus narasiri manya-vine ahu nke b͕ara uka, Ọ siri, Ọ gwuwo O we rube isi, rara mọ-Ya nye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs detụrụ mmanya ahụ ọnụ, ọ sịrị, “Ọ gwụchaala.” O hulatara isi ya, kubie ume.