John 19:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị agha ahụ bịara gbajie ụkwụ ndị ahụ a kpọgidere nꞌobe nꞌakụkụ Jisọs.
Igbo 2006
Ya mere ndi-agha biara, tijie ogwe-ukwu nke onye mbu, na nke onye ọzọ, nke akpọgidere Ya na ya n'obe:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị agha ahụ bịara gbajie ụkwụ onye nke mbụ na onye nke ọzọ a kpọgburu ha na ya.