John 19:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mgbe ha bịaruru nꞌebe Jisọs nọ, lee ya anya, ha hụrụ na ọ nwụọla. Nꞌihi nke a, ha agbajighị ụkwụ ya.
Igbo 2006
ma mb͕e ha biaruru Jisus, hu kwa na Ọ nwuwori ub͕u a, ha etijighi ogwe-ukwu-Ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ha bịaruru nʼebe Jisọs nọ, ha hụrụ na ọ nwụọlarị. Nʼihi nke a, ha agbajighị ụkwụ ya.