John 19:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama otu onye nꞌime ndị agha ahụ weere ùbe o ji nꞌaka maa Jisọs nꞌakụkụ. Nke a mere ka ọbara na mmiri site nꞌakụkụ ya sọpụta.
Igbo 2006
otú ọ di, otù onye n'etiti ndi-agha were ube ma Ya n'akuku, ngwa ngwa ọbara na miri we puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama otu onye nʼime ndị agha ahụ weere ùbe mapuo ya akụkụ ya. Ngwangwa ọbara na mmiri gbapụtara.