John 19:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ihe ndị a nile mezuru ihe akwụkwọ nsọ kwuru. Nꞌihi na e dere ya nꞌakwụkwọ nsọ sị, “Otu ọkpụkpụ agaghị agbaji agbaji nꞌahụ ya.”
Igbo 2006
N'ihi na ihe ndia mere, ka ihe edeworo n'akwukwọ nsọ we mezu, Agaghi-etiji otù ọkpukpu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ndị a niile mere ka e mezuo ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, “Ọ dịghị ọkpụkpụ ya ọbụla nke a ga-agbaji.”