John 19:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọzọ kwa, akwụkwọ nsọ kwuru sị, “Ha ga-elegide onye ahụ ha mara ùbe anya.”
Igbo 2006
Ọzọ kwa, ihe ọzọ di iche edeworo n'akwukwọ nsọ si, Ha gēlegide Onye ahu Nke ha mapúru amapú.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E dekwara nʼebe ọzọ nʼakwụkwọ sị, “Ha ga-elegide onye ahụ ha mapuru ahụ anya.”