John 19:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nikọdimọs bịakwara nꞌebe ahụ. Nke a bụ nwoke ahụ bịakwutere Jisọs nꞌabalị. O wetara mmanụ otite na-esi isi ụtọ.
Igbo 2006
Nikọdimọs, onye biakutere Ya n'abali na mbu, bia-kwa-ra, nēweta myrrh na aloes agwara, ihe ra ka ọgu pound ise n'ọtùtù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nikọdimọs, onye ahụ bịakwutere Jisọs nʼabalị na mbụ, bịakwara. O wetara máá na aloos a gwakọtara agwakọta, nke ọtụtụ ya ruru ihe dịka kilogram iri atọ na anọ.