John 19:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pailet pụkwara nꞌezi jekwuru ndị Juu sị ha, “Lee! Ana m akpọpụtara unu nwoke a. Maranụ na achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọ bụla nꞌime ya.”
Igbo 2006
Pailat we pu kwa ọzọ n'èzí, si ha, Le, anamekuputa Ya n'èzí nye unu, ka unu we mara na ahughim ihe kwesiri ahuhu-nmehie nime Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pailet pụkwara nʼezi ọzọ sị ha, “Lee, ana m akpọpụtara unu ya, ka unu mara na achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọbụla o mere.”