John 19:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha abụọ, Nikọdimọs na Josef onye Arimatia, kwadoro ozu Jisọs. Ha jiri akwa kechie ahụ ya dị ka omenala ndị Juu si dị.
Igbo 2006
Ya mere ha were aru Jisus, ke ya n'ezi ákwà-ozu, ya na udá utọ ndia, dika ndi-Ju nēme n'ilì ozu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha buuru ahụ Jisọs, tee ya ụda ndị ahụ, fụchikwaa ya nʼakwa ọcha linin dịka omenaala olili ozu nke ndị Juu si dị.