John 19:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe a nọ kpọgide Jisọs nꞌobe dị nso nꞌebe nwa ọgba ntakịrị dị. Nꞌime ọgba a, otu ili dị ya nke mmadụ ọ bụla na-ejibeghị mee ihe ọ bụla.
Igbo 2006
Ma n'ebe akpọgidere Ya N'obe otù ubi ab͕ara ogige di; nime ubi ab͕ara ogige ahu ílì ọhu di kwa nke akātọb͕ọghi madu ọ bula nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ahụ a kpọgidere ya nʼobe dị nʼotu ubi a gbara ogige. Nʼime ogige a, otu ili ọhụrụ dị na ya nke e jibeghị lie onye ọbụla.