John 19:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A kpọpụtara Jisọs ka ndị Juu hụ ya anya. Okpu ogwu ahụ dị ya nꞌisi. O yikwa uwe ahụ ha yinyere ya nꞌahụ. Pailet gwara ndị Juu sị, “Leenụ onye unu chọrọ!”
Igbo 2006
Ya mere Jisus putara n'èzí, nēkpu okpu-eze ahu nke eji ogwu me, nēyi kwa uwe odobo ahu. Pailat we si ha, Le, Nwoke ahu!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs yi okpu ogwu na uwe odo odo pụta, Pailet sịrị ha, “Lekwanụ nwoke ahụ!”