John 19:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị Juu gwara Pailet sị, “Iwu anyị kwuru na o kwesịrị ịnwụ nꞌihi na ọ kpọrọ onwe ya Ọkpara Chineke!”
Igbo 2006
Ndi-Ju zara ya, si, Ayi onwe-ayi nwere iwu, ma dika iwu ahu si di O kwesiri inwu ọnwu, n'ihi na O mere Onwe-ya Ọkpara Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu zara ya, “Anyị nwere iwu, dị ka iwu ahụ siri dị, ihe kwesiri ya bụ ọnwụ, nʼihi na ọ kpọrọ onwe ya Ọkpara Chineke.”