John 19:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O duuru Jisọs baa nꞌụlọ ikpe ya, jụọ ya sị, “Olee ebe i siri bịa?” Ma Jisọs egheghị ya ọnụ.
Igbo 2006
o we ba nime Pritoriọm ọzọ, we si Jisus, Òle ebe Gi onwe-gi si bia? ma ọ dighi ọziza Jisus zara ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ laghachiri azụ nʼime ụlọeze ahụ, jụọ Jisọs, “Olee ebe i siri bịa?” Ma Jisọs azaghị ya ihe ọbụla.