John 20:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Pita na Jọn hụsịrị ihe ndị a, ha laghachiri nꞌụlọ.
Igbo 2006
Ya mere ndi ahu ndi nēso uzọ Jisus laghachiri ọzọ n'ulo nke aka ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa ndị na-eso ụzọ ya laghachiri nʼụlọ ha.