John 20:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị mmụọ ozi ahụ jụrụ Meri ajụjụ sị ya, “Gịnị mere i ji akwa akwa?” Meri zara ha sị, “Ọ bụ nꞌihi na ha ebupụla Onyenwe m, amaghị m ebe ha bujere ya.”
Igbo 2006
Ndi ahu we si ya, Nwanyi, gini mere i nākwa ákwá? Ọ si ha, N'ihi na ha bupuru Onye-nwem, amatakwaghm ebe ha tọb͕ọrọ Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Nwanyị, gịnị mere i ji ebe akwa?” Ọ sịrị ha, “Ha ebupụla Onyenwe m, amaghị m ebe ha bujere ya.”