John 20:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Meri kwusịrị okwu a, ọ tụgharịrị hụ otu onye guzo ya nꞌazụ. Onye a bụ Jisọs, ma Meri amaghị na ọ bụ ya.
Igbo 2006
Mb͕e o kwusiri okwu ndia, o chigharia, we hu Jisus ka O guzoro, ma ọ mataghi na ọ bu Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, ọ tụgharịrị hụ ka Jisọs guzo nʼebe ahụ. Ma ọ mataghị na ọ bụ Jisọs.