John 20:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs kpọrọ Meri aha sị, “Meri!” Meri tụgharịrị tie mkpu sị, “Onyenwe m!”
Igbo 2006
Jisus si ya, Meri. Nwayi ahu chigharia, si Ya n'asusu Hibru, Rabonai; nke bu, Onye-ozizí.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Meri.” Ọ tụgharịrị tie mkpu nʼolu Hibru sị ya, “Raboni!” (nke pụtara “Onye nkuzi.)”