John 20:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs sịrị ya, “Emetụla m aka nꞌihi na alakwurubeghị m Nna m nꞌeluigwe. Kama gaa chọta ụmụnna m gwa ha na m na-alakwuru Nna m na Nna unu. Ana m alakwuru Chineke m na Chineke unu kwa.”
Igbo 2006
Jisus si ya, Emetulam aka; n'ihi na akāmarigogh lakuru Nnam: ma gakwuru umu-nnam, si ha, Anamarigo lakuru Nnam na Nna-unu, na Chinekem na Chineke-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Emetụkwala m aka nʼihi na alakwurubeghị m Nna m. Kama gakwuru ụmụnna m gwa ha, ‘Ana m alakwuru Nna m na Nna unu. Chineke m na Chineke unu.’ ”