John 20:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Meri Magdalin hapụrụ ebe ahụ gbara ọsọ gaa chọta ndị na-eso ụzọ Jisọs sị ha, “Ahụrụ m Onyenwe anyị!” O zikwara ha ozi Jisọs ziri ha.
Igbo 2006
Meri Magdalini bia kọrọ ndi nēso uzọ-Ya, si, Ahuwom Onye-nwe-ayi; ọkọ-kwa-ra ha otú Ọ gwara ya-ri ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Meri Magdalin gara gwa ndị na-eso ụzọ ya, “Ahụla m Onyenwe anyị.” Ọ kọọrọ ha na ọ bụ ya gwara ya ihe ndị a niile.