John 20:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ o kusara ha ume sị ha, “Natanụ Mmụọ Nsọ.
Igbo 2006
Mgbe, ahu o kusa ha ume, si ha, Naranu Mọ Nsọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwuchara nke a, o kusara ha ume sị ha, “Naranụ Mmụọ Nsọ.
Recommended Reading