John 20:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Tọmọs onye a na-akpọ Didimọs otu nꞌime ndị na-eso ụzọ Jisọs, anọghị ya mgbe Jisọs bịara.
Igbo 2006
Ma Tomas, nke anākpọ Didimọs, otù onye nime ndi-ozi iri na abua ahu, anọghi n'etiti ha mb͕e Jisus biara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Tọmọs (onye a na-akpọ Didimọs), otu nʼime ndị ozi iri na abụọ ahụ, anọghị ya mgbe Jisọs bịara.