John 20:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gwara Tọmọs sị ya, “Rụnye mkpịsị aka gị nꞌapa ntu dị m nꞌaka, tinyekwa aka gị nꞌakụkụ m. Abụla onye na-enweghị okwukwe kama kwere!”
Igbo 2006
Mb͕e ahu Ọ si Tomas, Setipu nkpisi-aka-gi n'ebe a, le akam abua; setipu kwa aka-gi, tiye nime akukum: aghọ-kwa-la onye nēkweghi, kama ghọ onye nēkwere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ sịrị Tọmọs, “Rụnye mkpịsịaka gị nʼebe a, leekwa aka m abụọ. Wepụta aka gị tinyekwa nʼakụkụ m. Abụla onye na-enweghị okwukwe, kama kwere.”