John 20:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dị ọtụtụ ọrụ ebube ọzọ Jisọs rụrụ nke ndị na-eso ụzọ ya hụrụ. Ma edeghị ha nꞌime akwụkwọ a.
Igbo 2006
Ya mere ọtutu ihe-iriba-ama ọzọ ka Jisus mere n'iru ndi nēso uzọ-Ya, nke anēdeghi n'akwukwọ a:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dị ọtụtụ ihe ịrịbama ndị ọzọ Jisọs rụrụ nʼihu ndị na-eso ụzọ ya. Ma edeghị ha nʼime akwụkwọ a.