John 20:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama e dere ihe ndị a nile ka unu site nꞌịgụ ya kwere na Jisọs bụ Onye nzọpụta ahụ. Ka unu kwere na ọ bụ Ọkpara Chineke. Ọ bụrụ na unu ekwere, unu ga-enwe ndụ ọhụrụ site nꞌaha ya.
Igbo 2006
ma edewo ihe ndia n'akwukwọ, ka unu we kwere na Jisus bu Kraist ahu, Ọkpara Chineke; ka unu we nwe kwa ndu n'aha-Ya n'ihi na unu kwere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma e dere ihe ndị a niile ka unu kwere na Jisọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke. Nʼihi na ọ bụ site nʼikwere ka unu ga-eji nweta ndụ ọhụrụ site nʼaha ya.