John 20:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jọn gbakarịrị Pita nꞌọsọ buru ụzọ ruo nꞌili ahụ.
Igbo 2006
Ha abua we b͕a ọsọ n'otù: onye ọzọ ahu nke nēso uzọ Jisus we b͕a kari Pita, buru uzọ biarue ílì ahu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha abụọ jiri ọsọ na-aga, ma onye ọzọ ahụ na-eso ụzọ ya gbakarịrị Pita nʼọsọ buru ya ụzọ ruo nʼili ahụ.