John 20:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ọ banyeghị nꞌime ya, kama o nyonyere anya nꞌime ya hụ akwa e ji lie Jisọs ka ha ghasara nꞌala.
Igbo 2006
o we ruru ala nyo nime ya, hu ezi ákwà-ozu ahu ka ha tọb͕ọrọ; otú ọ di, ọ bàghi nime.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O hulatara ala, nyoo anya nʼime ili, hụ akwa ọcha ahụ ebe ha wụsara nʼala, ma ọ baghị nʼime.