John 20:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Saimọn Pita rutere, ọ banyere nꞌime ili ahụ. Ọ hụkwara akwa e ji kechie ozu Jisọs ka ha gbasara nꞌala.
Igbo 2006
Ya mere Saimon Pita bia kwa nēso ya, o we ba nime ílì ahu; o we hu ezi ákwà-ozu ahu ka ha tọb͕ọrọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere Saimọn Pita, onye na-eso ya nʼazụ bịarutere banye nʼime ili ahụ. Ọ hụrụ akwa ozu ahụ ka ọ wụsara nʼala,