John 20:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Akwa e ji kechie isi Jisọs dị otu ahụ ọ dị mgbe e kere ya nꞌisi Jisọs na mbụ.
Igbo 2006
ichafọ kwa, nke diri n'isi-Ya, ya na ezi ákwà-ozu ahu atọb͕ọghi n'otù ebe, kama aturuworo ya debe n'otù ebe di iche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ya na akwa nke e ji kechie ya isi. Ịchafọ a na akwa ọcha ahụ adịkọtaghị nʼotu ebe, kama a pịara ya apịa dobe ya iche nʼebe ọzọ.