John 20:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jọn nꞌonwe ya banyekwara hụ ihe ndị a nile, kwerekwa na Jisọs esitela nꞌọnwụ bilie nꞌezie.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ahu onye ọzọ ahu nke nēso uzọ Jisus, onye buru uzọ biarue ílì, bà-kwa-ra nime, o we hu, kwere kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọzọ ahụ nke na-eso ụzọ ya, onye nke buru ụzọ bịaruo nʼili banyekwara nʼime ili ahụ. Ọ hụrụ ma kwerekwa.